Resonance
Resonance - Chinwe Ike lyrics
Your rating:
Oh ha ha Oh ha ha ha(3x) Everyday you must wake up And say a little prayer To the one who loves you un-con-di-tionally You must acknowledge his name Chorus Onye siri na ogaghi e cheta gi Onye ahu anala Onye ahu e fuola Onye siri na ogaghi e cheta gi Onye ahu anala Onye ahu e fuola Cheta na Chinwe Ike Chinwe Ike Chinwe Ike Cheta na Chinwe Ike Chinwe Ike Chinwe Ike O kaka Onye kere ihe nine Agbada gbachiri uzo Onye riwe ike Nna no na eligwe Otito diri gi Isi mbido kam jebe ebe Onye di ka gi eh Chi kacha nma Chikacha bu Na ra ekele eh Na ra ekele eh Chorus And Everything you do You must put him first And know that he is the best And always he will prove to be There are no doubts to it Chorus